2 Samuel 2:13

13Ma Joab,
Dịka Abna, ọchịagha Sọl, bụ nwa nwanne nna ya 1Sa 2:8 Otu a ka Joab, ọchịagha Devid, Abishai na Asahel dị nye Devid. Ha bụ ụmụ nwanne ya nwanyị.
nwa Zeruaya dukwaara ndị agha Devid pụọ izute ha nʼọdọ mmiri Gibiọn. Otu ndị nọdụrụ ala nʼotu akụkụ ọdọ mmiri, ndị nke ọzọ nʼakụkụ ọzọ nke ọdọ mmiri ahụ. Ha cherịtara onwe ha ihu.

Copyright information for IboBIU